Amaka Gessler

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amaka Gessler
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNew Zealand Dezie
obodo maka egwuregwuNew Zealand Dezie
aha ezinụlọ yaGessler Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Eprel 1990 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2010 Commonwealth Games Dezie

Amaka Gessler (a mụrụ ya na 24 April 1990) bụ onye New Zealand nnọchiteanya na-egwu mmiri . O ritere nrite ọla ọcha na 4 × 200 m freestyle relay n'afo 2010 Commonwealth ya na Lauren Boyle, Natasha Hind na Penelope Marshall . O meriri ọla nchara otu na 4 × 100 m freestyle relay na otu egwuregwu. Ọ nọchitere anya New Zealand na egwuregwu n'afo 2012 nke Olimpik 4 × 200 m na 4 × 100 m Freestyle relay [1]

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amaka Gessler. Swimming New Zealand. Retrieved on 25 July 2012.