Amal Acharjee
Ọdịdị
Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.
Amal Acharjee bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si steeti West Bengal. Ọ bụ onye otu All India Trinamool Congress na-anọchite anya Itahar (Constituency Vidhan Sabha) na omebe iwu West Bengal maka oge abụọ.[1][2]
Mpaghara
[dezie | dezie ebe o si]Ọ na-anọchite anya Itahar (Vidhan Sabha constituency) nke ọ meriri na 2011 na-emeri Srikumar Mukherjee site na Communist Party of India.[3][4]
Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye All India Trinamool Congress.
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ West Bengal 2011 AMAL ACHARJEE (Winner) ITAHAR. myneta.info. Retrieved on 4 June 2016.
- ↑ AMAL ACHARJEE ITAHAR. ndtv.com. Retrieved on 4 June 2016.
- ↑ Winner and Runner up Candidate in Itahar assembly constituency. elections.in. Retrieved on 4 June 2016.
- ↑ West Bengal 2016 AMAL ACHARJEE (Winner) ITAHAR. myneta.info. Retrieved on 4 June 2016.