Amanda Martín
Ọdịdị
Amanda Martín
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Amanda Martín bụ onye ndọrọndọrọ na pati ndị ọrụ. Ọ bụkwa onye nkuzi akụkọ ihe mere eme na onye ọrụ otu ndị ọrụ[1]
Ọ ghọrọ onye otu ụlọ omebe iwu nke Obodo kwụụrụ onwe nke Buenos Aires na June 2021, dị ka onye ndoro-ndoro nke Fronters' Left Front; ọ ga-ejide oche ahụ ruo Disemba 2023.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Martín, Amanda (es). Legislatura Ciudad Autónoma de Buenos Aires. Retrieved on 2021-12-01. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "official" defined multiple times with different content