Amani Lewis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amani Lewis
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha ezinụlọ yaLewis Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1994 Dezie
Ọrụ ọ na-arụcontemporary artist Dezie

Amani Lewis (amụrụ n'afọ 1994) bụ ónyé America na-ese ihe nké bi na Baltimore, Maryland.[1][2][3][4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Lewis tolitere na Columbia, Maryland.[5] Ha nwetara BFA na Maryland Institute College of Arts na 2016.[3][6]

Ọrụ nka[dezie | dezie ebe o si]

Na Septemba, 2019, Lewis gosipụtara Amani Lewis: Subjective Nature na August Wilson African American Cultural Center na Pittsburgh, PA.[2] Ha nwèrè mmasị na ikpe ziri ezi na mmekọrịta mmadụ na ibe ya na ọrụ ọbọdọ.[3] N'afọ 2019, Lewis gosipụtara ihe ngosi otu akpọrọ: Conjuring Wholeness na De Buck Gallery na New York City.[7] Lewis bụ ónyé na-ese ihe na Fountainhead Residency na Studios na Miami, Florida.[4] N'afọ 2020, ha nọ n'otu ihe ngosi akpọrọ: Black Voices/Black Microcosm na CFHILL Art Space na Stockholm, Sweden nke Destinee Ross haziri.[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Idia (September 25, 2019). Artist Amani Lewis describes their 'chilling, raggedy, ashy, warehouse' style. Pittsburgh City Paper.
  2. 2.0 2.1 Amani Lewis: Subjective Nature – August Wilson African American Cultural Center. aacc-awc.org. Retrieved on 2020-06-19.
  3. 3.0 3.1 3.2 Dunson (30 October 2019). Amani Lewis: Subjective Nature – ArtX (en-US). artx.net. Retrieved on 2020-06-22.
  4. 4.0 4.1 How We're Adapting: Fountainhead (en). Phillips (10 April 2020). Retrieved on 2020-06-22.
  5. Amani Lewis - Artist (en-US). De Buck Gallery. Archived from the original on 2019-08-28. Retrieved on 2020-06-22.
  6. Benyehudah (2020-01-31). The Legacy of Black Collage Practice Endures (en). Artblog. Retrieved on 2020-06-22.
  7. Estiler (May 1, 2019). De Buck Gallery Highlights Black Imagination & Self Identity in Group Show. HYPEBEAST. Retrieved on 2020-06-22.
  8. BLACK VOICES/BLACK MICROCOSM by Destinee Ross — Artworks (en-US). CFHILL. Archived from the original on 2020-06-25. Retrieved on 2020-06-22.