Amarachi Uchechukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amarachi Uchechukwu

Amarachi Uchechukwu (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2001) bụ onye Naijiria na-egwu volleyball nke na-egwu na otu Nigeria Customs na otu ụmụ nwanyị na-egwu egwuregwu volleyball.[1]

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Amarachi na-egwu na otu egwuregwu volleyball Beach "b" maka otu egwuregwu volleball ụmụ nwanyị nke Naijiria.[2]

Ọ bụ otu n'ime ndị otu a họpụtara maka 2019 CAVB U21 Beach cup zonal qualifiers na Accra, Ghana.[3]

Ọ bụkwa otu n'ime ndị otu ga-apụta na 2019 World Championship na Doha.[4]

Ọ bụ otu n'ime ndị otu nọchitere anya Africa na 2019 FIVB Snow Volleyball World Tour na Bariloche, Rio Negro Argentina.[5] Ya na ndị otu ya meriri onye ọbịa Argentina na egwuregwu mmeghe ha 2-1 (13-15, 15-11, 15-11).[6]

Ọ bụ otu n'ime ndị otu nọchitere anya Naijiria na mbipụta mbụ nke 2019 nke World Beach Volleyball Championship na Hamburg, Germany.[7]

Ndị otu Naijiria bụ ndị na-esote mgbe Kenya ruru eru maka asọmpi Olimpik nke oge okpomọkụ nke afọ 2020.[8]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Busybuddies (2020-02-23). Beach Volleyball: Team Sazamm, Customs Triumph In 2020 President Cup (en-GB). The Busy Buddies. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  2. Kuti (2021-06-27). Beach V/ball: Nigeria women team to miss Tokyo Olympics (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  3. Team Nigeria off to Ghana for CAVB U21 Beach Cup Qualifiers (en-GB). Daily Trust (2019-02-20). Retrieved on 2023-03-18.
  4. Saliu (2019-10-11). Beach Volleyball: Nigeria women volleyball team set for World Championship in Doha (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2023-03-18.
  5. Rapheal (2019-07-31). Nigeria to attend snow volleyball in Argentina (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-03-18.
  6. admin (2019-08-19). NIGERIA BEAT ARGENTINA IN SNOW VOLLEYBALL CHAMPIONSHIP (en-GB). Federal Ministry of Youth and Sports Development. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  7. Moseph (2019-06-30). Team Nigeria record defeat in World Beach Volleyball opener (en-GB). ACLSports. Archived from the original on 2023-03-18. Retrieved on 2023-03-18.
  8. volleyballworld.com. Argentina, China, Cuba and Kenya take Olympic berths (en). volleyballworld.com. Retrieved on 2023-03-18.