Amel Moussa
Ọdịdị
Amel Moussa
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Tunisia |
| Aha enyere | Amale |
| Aha ezinụlọ ya | Moussa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1971 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Asụsụ ọ na-ede | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, odee akwụkwọ, odee uri, academic, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Minister of Women Affairs |
| Agbụrụ | African people |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |

Amel Moussa bụ onye Tunisia na-ede uri, onye nkuzi na onye nta akụkọ. O bipụtara akwụkwọ uri abụọ, a sụgharịwokwa uri ya n'asụsụ Italian, Spanish, French, Polish, German na Czech. O ritere ihe nrite (National Creative Award) nke Tunisia maka uri ya na ihe nrite sitere na Arab Women Organization maka ọrụ mgbasa ozi ya na Tunisia.[1]
Ọrụ ndị o họọrọ
[dezie | dezie ebe o si]Nhọrọ uri
[dezie | dezie ebe o si]- Ontha al-ma' (Nwanyị mmiri), 1996
- Khajal al-yakout (Emerald's bashfulness), 1998
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Banipal (UK) Magazine of Modern Arab Literature - Contributors - Amel Moussa. www.banipal.co.uk. Retrieved on 2018-04-28.