Jump to content

Amen Aamir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Amen Aamir (Urdu: آمین عامر) bụ onye ụgbọ elu si Gilgit-Baltistan, bụ nwanyị mbụ sitere na mpaghara ahụ ruo eruo dị ka onye ọkwọ ụgbọ elu azụmahịa.[1] Amụrụ na Skardu, [2] kpaliri ya ịbụ onye ọkwọ ụgbọ elu ka ọ gachara ụlọ akwụkwọ na ọdụ ụgbọ elu Pakistan.[3] Ọ mụtara ife efe na Rawalpindi Flying Club.[3] Ụgbọ elu naanị ya mere na Disemba 19, 2015.[4] Ọ gụsịrị akwụkwọ dị ka pilot azụmahịa na 2017[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Welle (www.dw.com). Die fliegende Frau aus Pakistan | DW | 02.02.2018 (de-DE). DW.COM. Retrieved on 2023-02-18.