Amica Hallenndorff

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Amica Hallenndorff (amụrụ n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1992) bụ onye na-egwu egwuregwu polo mmiri na South Africa, onye so n'òtù egwuregwu polo mmiri nke ụmụ nwanyị South Africa. [1] bụ otu n'ime ndị otu na asọmpi polo mmiri ụmụ nwanyị n'afọ 2020 Summer Olympics. [2] [3]

Ọ gbara asọmpi na 2014 FINA Women's Water Polo World Cup, 2018 FINA Women's Water Polo World Cup, 2019 FINA Women's Water Polo World League.[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:South Africa women's water polo squad 2020 Summer Olympics

  1. staff. Tokyo Olympics full squad | Team SA brings largest ever contingent to Japan (en-US). Sport. Retrieved on 2021-07-06.
  2. Tokyo Olympics | Team SA: The FULL list of athletes heading for Japan (en-ZA). The South African (2021-07-06). Retrieved on 2021-07-06.
  3. Van Niekerk and Le Clos named in South African team heading to the Tokyo 2020 Olympic Games (en-US). Tokyo 2020. Archived from the original on 9 July 2021. Retrieved on 2021-07-06.
  4. Amica HALLENDORFF | Results | FINA Official (en). FINA - Fédération Internationale De Natation. Retrieved on 2021-07-06.