Amina Benkhadra
Ọdịdị
Amina Benkhadra
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Aha n'asụsụ obodo | أمينة بن خضراء |
| Aha enyere | Amina |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Novemba 1954 |
| Ebe ọmụmụ | Salé |
| Asụsụ obodo | Arabic |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | injinia, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ebe agụmakwụkwọ | École nationale supérieure des mines de Nancy, Lycée Descartes |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Rally of Independents |
| Ihe nrite | Knight of the Legion of Honour, Officer of the Order of the Throne |

Amina Benkhadra (amụrụ na 28 Nọvemba, na afọ 1954 na Salé, Morocco) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Moroccan nke National Rally of Independents party . N'agbata afọ 2007 na afọ 2012, ọ nọ n'ọkwa minista na-ahụ maka ike na ala na ụlọ ọrụ nke Abbas el Fassi.[1][2][3]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Abdelhafid AMEUR. "Amina Benkhadra a rejoint le camp des ministres opiniâtres", MarocHebdo, 1997-10-18. Retrieved on 6 July 2012.
- ↑ MAP. "Mme Amina Benkhadra participe à Paris à la conférence internationale sur l'accès au nucléaire civil", Le temps, 2010-03-08. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Bachir THIAM. "Electricité: Benkhadra rassure les opérateurs", L'Economiste, 2009-06-01. Retrieved on 6 July 2012.