Aminata Sininta
Ọdịdị
Aminata Sininta
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha enyere | Aminata |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Disemba 1985 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2008 Summer Olympics, 2005 FIBA Africa Championship for Women, 2007 FIBA Africa Championship for Women, 2009 FIBA Africa Championship for Women |
Aminata Sininta (amụrụ na Disemba 23, na afọ 1985 na Bamako) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball ụmụ nwanyị. Sininta nọchitere anya Mali, ma sọọ mpi dị ka akụkụ nke otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị na afọ 2008 Summer Olympics na Beijing. N'oge asọmpi ahụ, o nwetara ngụkọta nke akara iri abụọ na anọ na egwuregwu ise, gụnyere iri na atọ megide United States na egwuregwu nke atọ.
Sininta bụkwa onye otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Djoliba AC na Bamako.