Aminatou Seyni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aminatou Seyni
Mmádu
ụdịekereintersex woman Dezie
mba o sịNiger Dezie
obodo maka egwuregwuNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọktoba 1996 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpisprinting, 200 metres Dezie
so naathletics at the 2019 African Games Dezie

Aminatou Seyni (amụrụ n'ụbọchị iri abụọ na anọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1996) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ n'egwuregwu.[1]

O nwere ihe ndekọ mba Naijiria maka mita 200 na mita 400.

O sonyere na 100 mita na 200 mita ụmụ nwanyị na 2019 African Games. O ruru ọkara ikpeazụ na mita 100 nke ụmụ nwanyị. Ọ mechiri n'ọnọdụ nke anọ na ngwụcha nke mita 200 nke ụmụ nwanyị.

O sonyere na mita 200 nke ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships. Ọ pụghị ịsọ mpi na mita 400 nke ụmụ nwanyị n'ihi iwu testosterone ọhụrụ nke IAAF.[2]

O sonyere na mita 200 nke ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics .[3]

Egwuregwu mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

2019 African Games Rabat, Morocco 13rd (sf) 100 m 11.93
4th 200 m 23.05
World Championships Doha, Qatar 10th (sf) 200 m 22.77

Ihe kacha mma n'onwe ya[dezie | dezie ebe o si]

N'èzí

Ihe omume Oge Ebe a na-anọ Ụbọchị
100 mita 11.84 Rabat, 26 Ọgọst 2019
mita 200 22.54 NR Tokyo, 2 Ọgọstụ 2021
mita 400 49.19 NR Lausanne, 5 Julaị 2019
800 mita 2:18.86 La Roche-sur-Yon, 29 June 2018

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Aminatou Seyni|Profile|iaaf.org. iaaf.org. Retrieved on 2019-10-01.
  2. World No. 3 400m runner forced to 200m at worlds due to testosterone rule – OlympicTalk
  3. Athletics SEYNI Aminatou - Tokyo 2020 Olympics (en-us). ... Archived from the original on 2021-08-15. Retrieved on 2021-08-15.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Aminatou Seyni at World Athletics