Gaa na ọdịnaya

Amira El Fadil

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amira El Fadil
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSudan Dezie
Aha enyereAmira (name) Dezie
Aha ezinụlọ yaFadil Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1967 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Amira El Fadil (amụrụ na 15 Jenụwarị 1967) bụ onye ọrụ gọọmentị Sudan.[1]

Ọ nọbu n'ọkwa Minista nke Social Welfare na Social Insurance maka Gọọmentị Sudan.[1] N'afọ 2016, a họpụtara ya ka ọ rụọ ọrụ afọ anọ dị ka Kọmishọna na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze nke African Union Commission.[2][3] Ọ bụkwa onye otu ndị isi nke World Anti-Doping Agency.[1][4]

El Fadil arụwo ọrụ na Association of Women for Rural Development and Immigration, Women, Children and Family. O sonyere na Women's Rally for Peace ma duzie ọmụmụ ihe gbasara iwu udo na ngwọta esemokwu.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 1.2 H.E. Amira El Fadil | African Union. au.int. Archived from the original on 2022-01-27. Retrieved on 2019-12-11.. au.int. Retrieved 2019-12-11.
  2. Leadership - Department of Social Affairs | African Union. au.int. Archived from the original on 2019-03-21. Retrieved on 2019-12-11.
  3. Audience with Her Exc. Amira El Fadil, Africa Union Commissioner for Social Affairs | United Nations Educational, Scientific and Cultural Organization. www.unesco.org. Retrieved on 2019-12-11.
  4. Executive Committee (en). World Anti-Doping Agency (2013-11-15). Retrieved on 2019-12-11.