Gaa na ọdịnaya

Amiya Kumar Bhuyan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amiya Kumar Bhuyan
Member of Assam Legislative Assembly
Personal details
Political partyBharatiya Janata Party

Amiya Kumar Bhuyan bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India.[1][2] A họpụtara ya na Mgbakọ omebe iwu Assam sitere na Bihpuria (Constituency Vidhan Sabha) na ntuli aka ọgbakọ omebe iwu Assam 2021 dị ka onye otu Bharatiya Janata Party. [1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Amiya Kumar Bhuyan mụrụ na Badulati obodo nke Lakhimpur district, Assam. Ọ gụchara Masters na Political Science na Mahadum Guwahati na 1992. E mesịa, n'afọ 2002 ọ gụchara master's in law na mahadum Guwahati. O nwetara Ph.D. sitere na Mahadum Guwahati na 2006.[2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Dr Amiya Kumar Bhuyan, Assam Assembly Election Results. News18. Retrieved on 2021-08-22.
  2. Desk (2021-03-13). Dr. Amiya Bhuyan from Bihpuria: Early Life, Education, Career & Politics - Sentinelassam (en). www.sentinelassam.com. Retrieved on 2021-08-22.