Ammar (name)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Aha Ammar (nke a na-akpọkwa Amar; Arabic: , ʿAmmār) bụ aha nwoke na Arabic.

Aha e nyere ya[dezie | dezie ebe o si]

  • Ammar al-Basri, onye ọkà mmụta okpukpe nke Owụwa Syriac nke narị afọ nke itoolu.
  • Ammar al-Bakri, onye ọka iwu Britain na Iraq
  • Ammar Campa-Najjar (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na itoolu), onye na-azọ ọkwa onye omeiwu na California
  • Amar Ezzahi (1941 2016), onye na-agụ egwu Algeria
  • Ammar Habib, onye Siria na-agba bọọlụ
  • Ammar al-Hakim, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq
  • Ammar Hassan, onye egwu Palestine
  • Amar Jaleel, onye edemede Pakistani
  • Amar Gegić, onye Bosnia na-agba bọọlụ
  • Ammar Jemal, onye Tunisia na-agba bọọlụ
  • Amar Lal, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Pakistani
  • Amar Osim, onye nkuzi bọọlụ nke Bosnia
  • Ammar Nakshawani, onye nkuzi Alakụba
  • Amar Ramasar, onye America na-agba egwú ballet
  • Ammar Rihawi, onye nkuzi bọọlụ nke Siria
  • Ammar al-Saffar, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Iraq
  • Ammar Siamwalla, onye na-ahụ maka akụ na ụba na Thailand