Amokye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Na omenala okpukpe nke ndị Akan na ndị Ashanti nke Ghana, Amokye bụ nwanyị na-eche ọnụ ụzọ nke ụwa ọzọ, nke a na'akpọ 'Asamando' (Ala nke Ndị Nwụrụ Anwụ).[1][2][3] Ọ bụ nwanyị na-anabata mkpụrụ obi nke ụmụ nwanyị nwụrụ anwụ na ụwa ọzọ.[2] Dịka na nkwenkwe, a na-eyi ụmụ nwanyị Ashanti maka olili ozu na amoasie (uwe) na ọla, nke ha nyere Amokye dịka ụgwọ maka ikwe ka ha gaa Asamando.[2]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. PhD (2014-04-01). Encyclopedia of Goddesses and Heroines (in en). New World Library, 4. ISBN 978-1-60868-218-8. 
  2. 2.0 2.1 2.2 Asante (2009). Encyclopedia of African Religion (in en). SAGE, 41. ISBN 978-1-4129-3636-1. 
  3. Lynch (2010). African Mythology, A to Z (in en). Infobase Publishing, 7. ISBN 978-1-4381-3133-7.