Amy Jephta

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amy Jephta
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereAmy Dezie
Ebe ọmụmụMitchells Plain Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, onye nhazi ederede, odee ejije, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
onye were ọrụUniversity of Cape Town Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Cape Town Dezie

Amy Jephta bụ onye South Africa na-ede akụkọ egwuregwu, onye na-ede ihe nkiri na onye ntụzi ihe nkiri. [1] Ọrụ ya gụnyere Kristalvlakte, [2] Ellen: Ellen Pakkies story, [3] Other people's Lives [4] Sonskyn Beperk, [5] na While You Weren't looking . [6] Ọ bụ onye nkuzi na Mahadum nke Cape Town [7] na onye mbụ nnata nke Emerging Theatre Director's Bursary na South Africa. [8] egosịpụtala ọrụ ya na The Fugard Theatre, The Bush Theatre, The Royal Court Theatre, Jermyn Street Theatre, Theatre503 na Edinburgh International Festival . Jephta bụ nwata akwụkwọ nke Lincoln Center Theater Directors Lab [9] ma bụrụ otu n'ime Mail & Guardian 200 Young South Africa na 2013. [10] ihe omume monologue Shoes ya bụ James McAvoy mere ya ma Danny Boyle duziri ya dịka akụkụ nke ihe ngosi 2015 The Children Monologues [11] na Royal Court Theatre. Ọ bụrụlarịị onye na-ede akụkọ na onye na-ede edemede na usoro ihe nkiri, Nkululeko, akụkọ na-abịa abịa nke edobere na Khayelitsha maka South Africa Mzansi Magic Channel. Amy na-agbazinyekwa nka edemede ya na soap opera nke Cape Town, Suidooster, dịka onye na-ede akụkọ na onye na-ede edemede akụkọ.

Amy bụ onye mmeri nke ihe nrite 2017 Eugene Marais maka Drama, [12] [13] ihe nrite maka ndị ntorobịa nwere nka ndị standard Bank hiwere bụ 2019 Standard Bank Young Artist maka Ụlọ ihe nkiri [14] na onye otu nke labụ impacti nke Imagine Entertainment nke Rom Howard na Brian Grazer Impact Lab [15]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • BA nke ihe gbasara omume ihe nkiri na Mahadum Cape Town
  • Nzere MA nke gbasara omume ihe nkiri na Mahadum Cape Town

Ejije[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri na ihe onyonyo[dezie | dezie ebe o si]

  • While you weren't looking(onye nsonye n'odide ihe) [32]
  • Soldaat (onye odide ihe na/onye nduzi)
  • Ellen Pakkies Story(onye na-ede ihe nkiri) [33]
  • Trackers(onye na-ede ihe nkiri onyonyo) [34]
  • Sonskyn Beperk (onye na-ede ihe nkiri) [35]

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

  • Kristalvlakte (Ndị mbipụta akwụkwọ Tafelberg) [36]
  • Other People's Lives (Ndị mbipụta Junkets) [37]
  • Contemporary Plays nke(onye nchịkọta akụkọ Ụmụ nwanyị Afrịka) [38]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Meet Amy Jephta. elle.co.za. Elle. Archived from the original on 15 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  2. Theatre Review: Kristalvlakte. IOL. Cape Argus. Retrieved on 15 September 2016.
  3. Ellen Pakkies Award Winning Film. Retrieved on 17 February 2019.
  4. Other People's Lives cracked open. IOL. Cape Times. Retrieved on 14 September 2016.
  5. Sonskyn Beperk. IMDB. IMDB. Retrieved on 14 September 2016.
  6. While You Weren't Looking. IMDB. IMDB. Retrieved on 15 September 2016.
  7. Staff. drama.uct.ac.za. UCT. Archived from the original on 15 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  8. Applications for bursaries awaited. News24. News24. Retrieved on 14 September 2016.
  9. Directors Comedy Lab. Lincoln Theater Centre. LCT. Retrieved on 15 September 2016.
  10. Mail&Guardian 200 Young South Africans. 200YSA. Mail & Guardian. Archived from the original on 15 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  11. Children's Monologues. Dramatic Need. Dramatic Need. Retrieved on 15 September 2016.
  12. PressReader.com - Connecting People Through News. www.pressreader.com. Retrieved on 2018-01-08.
  13. Archive copy. Archived from the original on 2019-04-04. Retrieved on 2021-11-04.
  14. 2019 Standard Bank Young Artist Awards winners announced. Archived from the original on 2018-12-01. Retrieved on 2018-11-30.
  15. https://www.imagine-impact.com/i2-amy
  16. This Liquid Earth: A Eulogy in Verse by Amy Jephta - play reading.
  17. Gritty Cape Flats drama to honour a local legend at Suidoosterfees. Next 48 Hours. Next 48 Hours. Retrieved on 14 September 2016.
  18. Kristalvlakte. Afternoon Express. Afternoon Express. Retrieved on 14 September 2016.
  19. Vicarious View into Other People's Lives. Artscape. Artscape. Archived from the original on 21 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  20. Youth Answers Theatre's Call. Mail & Guardian. Mail & Guardian (29 April 2015). Retrieved on 14 September 2016.
  21. A Little More about Flight Lessons. Theatre503. Theatre503. Archived from the original on 16 September 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  22. Flight Lessons. Broadway Baby. Broadway Baby. Retrieved on 14 September 2016.
  23. Free / Falling / Bird. ConnectZA. ConnectZA. Retrieved on 14 September 2016.
  24. BOUNDARY BREAKING DRAMA ON BUSH'S RADAR. Official London Theatre. Official London Theatre. Retrieved on 14 September 2016.
  25. Engaging drama as brief as the costumes. IOL. Cape Argus. Retrieved on 14 September 2016.
  26. Amy Jephta does damage control. Artlink. Artlink. Archived from the original on 19 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  27. Kitchen. Theatre Arts Admin Collective. Archived from the original on 19 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  28. Kitchen - Performance. GIPCA. Archived from the original on 16 September 2016. Retrieved on 14 September 2016.
  29. Inside Interiors. Megans Head. Megans Head (8 February 2010). Retrieved on 14 September 2016.
  30. Newbie Playwright Examines The Art That "Lacks Artistic Merit. Next 48 Hours. Next 48 Hours. Retrieved on 14 September 2016.
  31. A Fresh eye on the far side of struggle theatre. Times Live. Cape Times. Retrieved on 14 September 2016.
  32. While You Weren't Looking. IMDB. IMDB. Retrieved on 15 September 2016.
  33. Ellen: Die storie van Ellen Pakkies (2018) - IMDb.
  34. Trackers (TV Series 2019– ) - IMDb.
  35. Sonskyn Beperk. IMDB. IMDB. Retrieved on 15 September 2016.
  36. Kristavlakte Drama. NB Publishers. Retrieved on 14 September 2016.
  37. SA Gay Plays 2: An Anthology of Plays 1994–2013 Compiled by Robin Malan. Pen South Africa. Pen South Africa. Retrieved on 15 September 2016.
  38. https://www.bloomsbury.com/us/contemporary-plays-by-african-women-9781350034525/