Amy Okonkwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amy Okonkwo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
Aha enyereAmy Dezie
aha ezinụlọ yaOkonkwo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Ọgọọst 1996 Dezie
Ebe ọmụmụFontana Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuUSC Trojans women's basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so nabasketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament Dezie
otu egwuregwuNCAA Division I women's basketball Dezie


Amy Okonkwo (amuru 26 August 1996) bu onye egwuregwu basketball nke Naijiria na-agbara ndị Mahadum Texas Christian na ndi Nigerian National Team.[1] [2]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nwetara ọkpụkpọ oku mbụ ya maka ndị otu egwuregwu bọọlụ Naịjirịa na 2021. Amy Okonkwo bụkwa onye otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Nigeria, D'tigress, na Tokyo Olympic 2020 na Japan. Amy bụ onye kacha mee nke ọma na ndị otu egwuregwu na Japan site n'inweta akara iri na anọ n'egwuregwu ahu. [3]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amy Okonkwo (en). WNBA.com - Official Site of the WNBA. Retrieved on 2022-03-25.
  2. Proballers. Amy Okonkwo, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2022-03-25.
  3. Amy Okonkwo - Women's Basketball (en). TCU Athletics. Retrieved on 2022-03-25.