Gaa na ọdịnaya

Ana Botella

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ana Botella
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSpain Dezie
Aha n'asụsụ obodoAna Botella Dezie
Aha ọmụmụAna María Botella Serrano Dezie
Aha enyereAna María Dezie
Aha ezinụlọ yaBotella Dezie
Aha ezinụlọ nke abụọ n'aha SpanishSerrano Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1953 Dezie
Ebe ọmụmụMadrid Dezie
Dị/nwunyeJosé María Aznar Dezie
NwaAna Aznar Dezie
IkwuJosé Botella Llusiá, Manuel Aznar Acedo, Alejandro Agag Dezie
Asụsụ obodoSpanish Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụcivil servant, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimayor of Madrid, Madrid municipal councillor Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversidad Complutense de Madrid Dezie
Ebe ọrụMadrid Dezie
Affiliation stringCity of Madrid Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Alliance, People's Party Dezie
So naWorld Economic Forum Annual Meeting 2014 Dezie
Ihe nrite nyeremayor of Madrid Dezie

Ana Botella Serrano (amụrụ na abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Julaị afọ 1953) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị mba Spain onye jere ozi dị ka onye isi obodo Madrid site na 2011 ruo 2015.ọ bụkwa nwunye nke Praịm Minista mgbe di ya José María Aznar . Ọ bụ nwanyị mbụ bụ onye isi obodo Madrid.

Mmalite ndụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Botella na Madrid na abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Julaị n'afọ 1953.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ ọtaakara na Colegio Irlandesas Madrid, na njikọ Congregation of Jesus.[2] Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara iwu na Mahadum Complutense nke Madrid . Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ gafere ule ọha na eze ịbụ Corps of Civil Administrators nke steeti ahụ.[3]

Ọrụ ndọrọndọrọ ọchịchị mbụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

Botella joined the People's Alliance in 1978.[4] She served for 14 years as civil servant in the Ministry of the Interior, the Civil Governance of Logroño, the Ministry of Public Works, the Ministry of Finance, and the Ministry of Finance in Valladolid.[5]

Botella n'afọ 1996 na La Moncloa

Ndọrọ ndọrọ ọchịchị Madrid

[dezie | dezie ebe o si]
N'ọnwa Eprel afọ 2013 tupu nzukọ zuru oke nke kansụl obodo

Botella jere ozi na Madrid City Council site n'afọ 2003 ruo 2011. N'oge ọ nọ n'ọkwa, ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye isi obodo nke Alberto Ruiz-Gallardón nọ n'isi, ma lekọta Ngalaba Ọrụ Ọha (2003-2007) na Gburugburu Ebe Obibi (2007-2011). A katọrọ ya maka ọdịda ya iji gbochie mmetọ ikuku nke Madrid nke na-agafekarị ógó a kwadoro mgbe ọ na-ahụ maka gburugburu obodo ahụ.[6] Botella bụ Onye na-agọnahụ mgbanwe ihu igwe.[7]

N'ọnwa Septemba afọ 2013, Botella dọtara uche ọha na mba ahụ n'ihi nkwupụta na-eme ihere na-enweghịkwa isi o mere n'asụsụ Bekee mebiri emebi (a na-akpọ pijin nglish) n'oge Madrid na-agba mbọ ịnabata egwuregwu 2020 Summer Olympics, nke mebiri ya bụ a na-akwanyere ùgwù nke ukwuu ma mee ka ọ bụrụ ihe egwuregwu a ma ama.[8]

Mgbe Ruiz-Gallardón gbara arụkwaghịm ka ọ bụrụ Minista Ikpe Ziri Ezi na gọọmentị Praịm Minista Mariano Rajoy, Botella ghọrọ onye isi obodo na 27 Disemba 2011. Na 9 Septemba 2014, Botella kwupụtara na ọ gaghị adọ ndọrọ ndọrọ maka nhọpụta ọzọ na ntuli aka Mee 2015. [9]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Botella lụrụ onye ga-abụ praịm minista Spain n'ọdinihu bụ José María Aznar n'afọ 1977.[10] Di na nwunye ahụ nwere ụmụ atọ: José María, Ana, na Alonso. Nwa ha nwanyị lụrụ onye ọchụnta ego Alejandro Agag na ebe eze nke El Escorial na 5 Septemba 2002. [11] Ana Botella nwere ụmụ ụmụ anọ site na nwa ya nwanyị.   [citation needed]

Akụkọ banyere ntuli aka ndị o so na ha

[dezie | dezie ebe o si]
Akụkọ ntuli aka nke Ana Botella
Nhọrọ Ndepụta Mpaghara Ọnọdụ ndepụta Nsonaazụ
Ntuli aka ime obodo nke Madrid, 2003 PP - Nke atọ (n'ime 55) [12] Ndị a họpụtara
Ntuli aka ime obodo nke Madrid, 2007 PP - Nke abụọ (n'ime 57) [13] Ndị a họpụtara
Ntuli aka ime obodo nke Madrid, 2011 PP - Nke abụọ (n'ime 57) [14] Ndị a họpụtara

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Ceballos-Escalera y Gila (2003). "La familia de José María Aznar. Presidente del Gobierno (notas para una genealogía aragonesa y navarra)" (PDF). Cuadernos de Ayala: 7–11. ISSN 1576-2068.
  2. ↑ "El poder femenino en Madrid del 'clan de las irlandesas': Botella, la 'black' Cafranga, la mujer de González..." El Plural. 16 February 2015.
  3. ↑ Treceño, Jaime G. (21 December 2011). "La hora de la ex primera dama". El Mundo.
  4. ↑ "Con marcado perfil social". El Mundo. 9 January 2003.
  5. ↑ Treceño (21 December 2011). "La hora de la ex primera damafirst=Jaime G." El Mundo.
  6. ↑ Sarah Rainsford (2011), "Madrid in smog warning to commuters"
  7. ↑ Ana Botella, Deeply Unpopular Madrid Mayor, A Study In Political Falls From Grace
  8. ↑
  9. ↑ May 2015 elections for mayor
  10. ↑ Elola, Joseba (16 March 2012). "Incógnita Botella". El País.
  11. ↑ "In pictures: Aznar's daughter marries" 2002 report, BBC
  12. ↑ "Madrid. Candidaturas proclamadas" (PDF). Boletín Oficial de la Comunidad de Madrid (100): 213–221. 29 April 2003. ISSN 1989-4791.
  13. ↑ "Zona de Madrid. Candidaturas proclamadas" (PDF). Boletín Oficial de la Comunidad de Madrid (162): 254–280. 1 May 2007. ISSN 1989-4791.
  14. ↑ "Madrod. Elecciones Locales 2011. Candidaturas proclamadas" (PDF). Boletín Oficial de la Comunidad de Madrid (97): 412–437. 26 April 2011. ISSN 1989-4791.