Ana Rosario Contreras
Ọdịdị
Ana Rosario Contreras
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Venezuela |
| Aha enyere | Ana |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ọrụ ọ na-arụ | nurse |
| Ihe nrite | International Women of Courage Award |
Ana Rosario Contreras bụ onye na-akwado ikike mmadụ na nọọsụ Venezuelan. Ọ bụ onye isi oche nke ndị nọọsụ Caracas. Contreras na-akwado maka ikike mmadụ na mkpa ọchịchị onye kwuo uche ya. Nke a dị iche na omume gọọmentị ịnwụde ndị mmegide na ịmaja. Enyere ya ihe nrite International Women of Courage Award na 2021.[1][2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 2021 International Women of Courage Award Recipients Announced. US Department of State (4 March 2021). Retrieved on 5 March 2021.
- ↑ Ana Rosario Contreras: "It's time for Venezuelans to understand that we must work together.". presidenciave (19 November 2019). Archived from the original on 17 November 2021. Retrieved on 6 March 2021.