Jump to content

Anajá Caetano

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anajá Caetano
Born
Notable work
Negra Efigênia, paixão do senhor branco (1966)

Anajá Caetano bụ onye edemede Afro-Brazil nke dere banyere ịgba ohu, okpukperechi na ịkpa ókè. Caetano bụ nwanyị mbụ dere akwụkwọ akụkọ na Brazil na narị afọ nke 20. [2]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Caetano na São Sebastião do Paraíso na Brazil. Ọ bụ onye Angola, ọkachasị nke Ndị Chokwe.

Caetano dere banyere ndị Afro-Brazil, gụnyere ịgba ohu, okpukpe na ịkpa ókè.[3]

E bipụtara akwụkwọ ya Negra Efigênia, paixão do senhor branco ( OCLC 253500853) na 1966.[1] Ọ bụ akwụkwọ akụkọ mbụ nke otu nwanyị na Brazil dere ma bipụta ya na narị afọ nke 20.[2] Akwụkwọ akụkọ ahụ, nke e debere na narị afọ nke 19, na-enyocha ndụ Iphigenia, bụ́ nwanyị ohu nke onye ọrụ ugbo bụ́ onye ọcha tọọrọ ka ọ bụrụ nwunye ya..[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]