Angèle

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Angèle Bụ aha e nyere. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Angèle (onye na-agụ egwú) (Amụrụ Angèle Van Laeken, n'afọ 1995), onye na-agụ egwu Belgium
  • Angèle Dola Akofa Aguigah (Amụrụ n'afọ 1955), onye Togo na-amụ banyere ihe ochie
  • Angèle Arsenault (1943 ruo afọ 2014), onye na-agụ egwu na Canada-Acadian, onye na-ede egwu na onye mgbasa ozi
  • Angèle Bassolé-Ouédraogo (Amụrụ n'afọ 1967), onye na-ede uri na onye nta akụkọ na Canada a mụrụ n'Ivory Coast
  • Angèle Dubeau (Amụrụ n'afọ 1962), onye Canada na-eme violin na Quebec
  • Angèle Etoundi Essamba (Amụrụ n'afọ 1962), onye na-ese foto na Cameroon
  • Angèle Rawiri (Amụrụ n'afọ 1954), onye na-ede akwụkwọ akụkọ na Gabon
  • Angéle de la Barthe (1230 ruo afọ 1275), nwanyị bara ọgaranya nke Toulouse, France; e kpere ya ikpe maka amoosu ma maa ya ikpe ọnwụ site na Inquisition