Angoorlata Deka
Ọdịdị
Angoorlata Deka | |
|---|---|
| Member of Legislative Assembly, Assam | |
| In office 2016–2021 | |
| Preceded by | Gautam Bora |
| Succeeded by | Sibamani Bora |
| Constituency | Batadroba |
| Personal details | |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
Angoorlata Deka bụ onye omere na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Assam. Ọ bụbu onye otu Assam Legislative Assembly. [1]
Ndụ mbụ na ezinụlọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Angoorlata na Nalbari, Assam.
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Angoorlata si na Bharatiya Janata Party.[2] Ọ na-anọchite anya mpaghara Batadroba nke Assam.[3][4] O sonyeere BJP na Disemba 2015. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị isii na-azọ ntuli aka nke Bharatiya Janata Party nyere tiketi, n'ime ya, naanị abụọ meriri ntuli aka; na Angoorlata bụ otu n'ime ha.[2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Ihe nkiri | Onye nduzi | Ọrụ |
|---|---|---|---|
| 2006 | Aami Asomiya | Rajeev Bhattacharya | Jonaki |
| 2007 | Junda Iman Gunda | Chandra Mudoi | |
| 2012 | Bakor Putek | Chandra Mudoi | Padma |
| 2013 | Surjasta | Prodyut Kumar Deka | Namita Chaliha |
| 2014 | Hiya Diba Kak | Rajiv Bora | |
| 2014 | Jeeya Jurir Xubax | Sanjib Sabhapandit | |
| 2015 | Tez[3] | Bhaskar Upadhyaya | |
| 2016 | Gaane Ki Aane | Rajesh Jashpal | Ọ pụtara n'ụzọ pụrụ iche n'abụ "Dancing Tonight". |
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Meet First Time BJP MLA Angoorlata Deka Who Is Famous in Assam for Her Beauty. daily.bhaskar.com. Archived from the original on 21 October 2020. Retrieved on 23 May 2016.
- ↑ Meet Angoorlata Deka, the actress-turned-MLA from Assam (en-US). indiatvnews.com (24 May 2016). Retrieved on 26 May 2016.
- ↑ Assamese film Tez to be screened at Cannes. assamtribune.com (16 September 2016). Archived from the original on 16 September 2016. Retrieved on 16 September 2016.