Anita Asiimwe
Ọdịdị
Anita Asiimwe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Rwanda |
| Aha enyere | Anita |
| Aha ezinụlọ ya | Asiimwe |
| Ebe ọmụmụ | Uganda |
| Ọrụ ọ na-arụ | civil servant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ebe obibi | Kigali |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2017 |
Anita Asiimwe Bụ Minista nke Rwandan na ọkachamara na ahụike ọha na eze.[1] Kemgbe ọnwa Ọktọba 2017, ọ bụ onye nhazi mba nke National Early Childhood Development Program.[2]
Ọ bụkwa otu n'ime ndị guzobere Africa Constituency Bureau, Advocacy na CCMs Coordinating Body nke na-akwado olu ndị Afrịka na Global Fund megide HIV, TB na Malaria.
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Brief Bio of Minister of State on the website of the Rwandan Ministry of Health
- ↑ Cabinet appoints new officials in different public institutions. Announcement on 5 October 2017 on en.igihe.com