Anita Parkhurst Willcox

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anita Parkhurst Willcox
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereAnita Dezie
aha ezinụlọ yaParkhurst, Willcox Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1892 Dezie
Ebe ọmụmụChicago Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1984 Dezie
Ebe ọ nwụrụNorwalk Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ụdị ọrụ yaart of painting Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaVanderbilt University Fine Arts Gallery Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Anita Parkhurst Willcox (Amụrụ n'afọ 1892 ruo afọ 1984), bụ onye America na-ese ihe, onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na onye na-eme udo. Ọrụ ya dị ka onye na-ese ihe osise kwụsịrị site na ọnwa iri na ise ọ nọrọ na-eme ndị agha obi ụtọ na Agha Ụwa Mbụ, nke hapụrụ ya na-emegide agha. N'ime afọ 1920, ọ nwetara aha ọma maka ise onyinyo "Nwunye America ọhụrụ", mana nke a megidere ahụmịhe onwe ya dị ka nwunye na nne. Ka ọ na-erule afọ 1930, ọ na-ese ihe oyiyi nke gosipụtara ndụ ya na nkwenkwe ya. Ọ bụ enweghị ime ihe ike nke Gandhi, na China nke Mao kpaliri ya; mana a jụrụ ya na nyocha ya n'oge McCarthy. N'agbanyeghị nke a, ọ gara n'ihu na-ese ihe ruo mgbe ọ nwụrụ n'afọ 1940.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]