Anna-Joséphine Dufour-Onofrio

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anna-Joséphine Dufour-Onofrio
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Ọktoba 1817 Dezie
Ebe ọmụmụLyon Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya15 Ọgọọst 1901 Dezie
Ebe ọ nwụrụThal Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie

Anna-Joséphine Dufour-Onofrio (1817-1901), bụ onye obodo ọchụnta ego French-Swiss.[1]

Ọ bụ onye ya nwe nnukwu ụlọ ọrụ na-emepụta Etamine Dufour & Cie site n'afor 1842, ma melite ya ka ọ bụrụ ụlọ ọrụ dị mkpa na mba ụwa ne la.

O guzobere Ụlọ Ọgwụ Thal.

Dufour & Cie jikọtara ya na Thal et Zurich n'afọ 1907 wee ghọọ Sefar n'afọ 1995.

Edemedsiba[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tibère Adler, Pionnières de la Suisse moderne : des femmes qui ont vécu la liberté, Genève, Slatkine, 2014 (ISBN 978-2-8321-0638-9 et 2-8321-0638-2, OCLC 999810389