Gaa na ọdịnaya

Anna-Maria Johansson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Anna-Maria Johansson
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSweden Dezie
Aha enyereAnna Dezie
Aha ezinụlọ yaJohansson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1982 Dezie
Ebe ọmụmụGlava Dezie
Ọrụ ọ na-arụhandball player Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuSkövde HF, Frederikshavn FOX Team Nord Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu ịtụ bọl aka. Dezie
So na2012 Summer Olympics Dezie

Anna-Maria Johansson (amuru 15 Febrụwarị 1982) bụ onye egwuregwu bọọlụ aka Sweden, onye na-egwu maka Skövde HF na otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Sweden . [1]

N'asọmpi bọọlụ aka ụmụ nwanyị Europe nke afọ 2010 ọ ruru agba ikpeazụ wee soro ndị otu Sweden nweta nrite ọla ọcha. [2]


  • Carpathian Trophy :
    • Onye mmeri : 2015

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 2014 European Championship Roster. EHF. Archived from the original on 5 October 2018. Retrieved on 7 December 2014.
  2. 9th Women's European Handball Championship, Euro 2010, Finals. NOR 25-20 SWE. European Handball Federation (19 December 2010). Archived from the original on 22 July 2012. Retrieved on 24 December 2010.