Anna Senkoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

  Anna Claudia Senkoro (1962 na 4 Jenụwarị 2017) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania na onye otu Progressive Party of Tanzania-Maendeleo (PPT-Maendeleo).

Na ịgba ọsọ dị ka onye na azọ ọkwa onye isi ala nke PPT-Maendeleo na ntuli aka nke 14 Disemba 2005, Senkoro nọ n'ọnọdụ nke asatọ n'ime mmadụ iri, na-enweta 0.17% nke votu (18741 vootu). Ọ bụ naanị nwanyị gbara ọsọ na ntuli aka, na nwanyị mbụ n'akụkọ ihe mere eme nke Tanzania gbara ọsọ maka onye isi ala.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]