Anna Thynn, Marchioness nke Bath

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Anna Abigail Thynn, Marchioness of Bath (née Gyarmathy; 27 Septemba 1943 - 17 Septemba 2022), nke a na-akpọ Viscountess Weymouth n'etiti afọ 1969 na 1992, nke a makwaara site na aha ya bụ Anna Gaël, bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-ede akụkọ agha na Hungary.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Anna Abigail Gyarmarthy na 27 Septemba 1943 na Budapest, Hungary.   Nna ya, László Izsak Gyarmathy, bụ onye mgbakọ na mwepụ na nne ya bụ onye na-ede uri. [citation needed][1] Ọ kwagara France mgbe ọ bụ nwatakịrị wee malite ime ihe nkiri di iche iche mgbe ọ dị afọ iri na ise.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Anna Gyarmarthy mere ihe nkiri n'okpuru aha 'Anna Gaël'. [3]O mere ihe nkiri na Hungary, German, Italian na French gụnyere Via Macau na 1966, Therese na Isabelle na 1968, Zeta One, aka The Love Factor na 1969, na Take Me, Love Me na 1970. [4][5][6][7][8][2]Ọ lara ezumike nká n'ọrụ ime ihe nkiri dị iche iche n'afọ 1981. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nta akụkọ, na-akọwa esemokwu na Vietnam, na South Africa yana esemokwu Northern Ireland.   [citation needed]

Ndu o biri na na ọnwụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Gaël zutere Alexander Thynn, Viscount Weymouth, nwa Henry Thynne, 6th Marquess of Bath, na Daphne Fielding, na Paris na afọ 1959. O mechara bụrụ onye isi nwanyị Viscount mgbe ọ lụrụ onye nduzi ihe nkiri French Gilbert Pineau; na afọ 1969, Viscount na Gaël lụrụ. [2][9]Ka e mesịrị n'afọ ahụ, ọ mụrụ nwa mbụ ha, Lenka Thynn. N'afọ 1974, ọ mụrụ nwa ya nke abụọ, Ceawlin Thynn. [2]N'afọ 1992, di ya nọchiri nna ya dị ka Marquess nke asaa nke Bath; ọ nwụrụ ọnwụ n'ọnwa Eprel 2020.

N'afọ 2013, nwa ya nwoke lụrụ Emma McQuiston, nwa nwanyị nke onye ọchụnta ego Naijiria bụ Oladipo Jadesimi. A kọrọ na Gaël anabataghị alụmdi na nwunye nwa ya nwoke n'ihi na ọ bụ nna nna nna ya n'Afrịka. Ọ gara agbamakwụkwọ ahụ.[10]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lundy. Anne Abigail Gyarmathy. The Peerage. Retrieved on 2 March 2019.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Hauptfuhrer (29 November 1976). The Really Odd Couple of Noble England: Lord and Lady Weymouth. People. Retrieved on 2 March 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "people" defined multiple times with different content
  3. Kamp (25 April 2018). Meet the Viscountess Transforming the Idea of British Aristocracy. Vanity Fair. Retrieved on 2 March 2019.
  4. Nathaniel (8 September 2015). Racism Toward First Black Marchioness Stirs Rift At Longleat. Legit.ng. Naij.com Media Limited. Retrieved on 2 March 2019.
  5. Anna Gaël Biography. Internet Movie Database. Amazon. Retrieved on 2 March 2019.
  6. Anna Gaël. MUBI.
  7. Henderson (30 November 2004). DVD Review: The Radley Metzger Collection: Volume One. Slant Magazine. Retrieved on 2 March 2019.
  8. Henderson (30 November 2004). FILMReview: Therese and Isabelle. Slant Magazine. Retrieved on 2 March 2019.
  9. Langley (27 November 2010). The Marquess of Bath: the old lion abandons his pride. The Daily Telegraph. Retrieved on 2 March 2019.
  10. Dangremond (8 September 2015). British Noble Won't Speak to Her Son Because He Married Nigerian Woman. Town & Country. Retrieved on 2 March 2019.