Annastacia Ndhlovu
Ọdịdị
Annastacia Ndhlovu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, civil servant |
Annastacia Ndhlovu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zimbabwe si na Zimbabwe African National Union Patriotic Front (ZANUPF). Ọ bụ osote minista na-ahụ maka njem nleta na ile ọbịa site na afọ 2016 ruo na afọ 2019.[1]
Ọ bụ onye otu Generation 40 .[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Reporter (2016-08-19). Comrade Robert Mugabe Resorts to God to Grow Tourism, Prophet TB Joshua (en-US). The Maravi Post. Retrieved on 2022-08-23.
- ↑ Mambo. "Ministers face Zanu PF axe", Zimbabwe Independent, 8 January 2016. Retrieved on 19 November 2017.