Anne Jahren

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anne Jahren
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNorway Dezie
Aha enyereAnne Dezie
aha ezinụlọ yaJahren Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jụn 1963 Dezie
Ebe ọmụmụBærum Municipality Dezie
Ọrụ ọ na-arụcross-country skier, asọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọNorwegian School of Sport Sciences Dezie
ụdị egwuregwucross-country skiing, egwuregwu Dezie
so na1984 Winter Olympics, 1988 Winter Olympics, FIS Nordic World Ski Championships 1985, FIS Nordic World Ski Championships 1987, FIS Nordic World Ski Championships 1989 Dezie

Anne Jahren (amụrụ na 20 June na afọ 1963) bụ onye Norwegian bụbu onye na-agba ọsọ ski na-asọmupi site na afọ 1982 ruo 1990. O meriri ihe nrite zuru oke na Winter Olympics na ọla edo na 4 × 5 km relay (1984), ọlaọcha na 4 ×5 km relay (1988) na ọla nchara na 20 km (1984).

Jahren nwetakwara ihe nrite anọ na FIS Nordic World Ski Championships, gụnyere otu ọla edo (10 km: 1987), ọlaọcha abụọ (4 × 5 km relay: 1985, 1987), na otu ọla nchara (4 × 5km relay: 1989). O mechakwara bụrụ onye nke iri na atọ na Adelskalender ụmụ nwanyị na Norwegian skiing Championships. Na-anọchite anya Bærums Skiklub, Jahren nwetakwara ihe omume iko mba ụwa abụọ n'ọrụ ya (1986, 1987).

N'afọ 1984, o ritere ihe nrite ọlaọcha na asọmupi Norwegian na ịgba ọsọ 10 km cross-country, na-anọchite anya IL Tyrving.[1]

Ọ gụrụ akwụkwọ na Norwegian School of Sport Sciences .[2]

  1. 10 km Terrengløp/Cross Country. Norwegian Athletics. Archived from the original on 15 December 2011. Retrieved on 21 July 2010.
  2. Bugge. "40 år og fortsatt full fart", Aftenposten, 5 September 2008, p. 20. (in no)