Anne Rosine Noilly-Prat
Ọdịdị
Anne Rosine Noilly-Prat (1825 - 16 August 1902), ọ bụ onye ọchụnta ego French.[1] Dị ka onye nwe Noilly Prat ruo afọ iri atọ na asaa, site n'afọ 1865, ọ bụ otu n'ime ndị isi azụmaahịa na France n'oge Alaeze Ukwu nke Abụọ.[2]
A mụrụ nwata nwanyị na ọbodọ Lyon, nwa nwanyị nke Louis Noilly na Magdeleine Briget. Ọ nwụrụ na ọbodọ Marseilles.[3]
Edemedsiba
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Béatrice Craig, Women and Business since 1500: Invisible Presences in Europe and North America?
- ↑ (2021) The Oxford Companion to Spirits and Cocktails. Oxford University Press. ISBN 9780190670405.
- ↑ Pierre Guiral (1988). Les Marseillais dans l'histoire (in fr). Privat. ISBN 9782708994041.