Antanas Valionis
Ọdịdị
Antanas Valionis | |
|---|---|
| Minister of Foreign Affairs | |
| In office 9 November 2000 – 18 July 2006 | |
| Prime Minister | Rolandas Paksas Eugenijus Gentvilas |
| Preceded by | Algirdas Saudargas |
| Succeeded by | Petras Vaitiekūnas |
| Personal details | |
| Born | 21 Sepụtemba 1950 |
| Political party | New Union |
Antanas Valionis (amụrụ na Septemba 21, 1950) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lithuania, onye otu New Union ugbu a.
A họpụtara ya ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka mba ofesi nke Lithuania n’October 30, 2000, ma meekwa ya ọzọ na Julaị 5, 2001. Ọ gbara arụkwaghịm n’August 31, 2006.
Site na 1981 ọ jere ozi na ndị uwe ojii nzuzo nke Soviet KGB na Riga ruo n'ọkwa onyeisi. Mgbe e mesịrị, ọ jere ozi na KGB Active Reserve.