Antelomita Hydroelectric Power Station

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Antelomita Hydroelectric Power Station
hydroelectric power station, power
Akụkụ nkeEluàlà, Madagascar Dezie
mba/obodoMadagascar Dezie
dị na mpaghara ogeWestern European Time Dezie
nhazi ọnọdụ19°0′43″S 47°42′12″E Dezie
Nwe yaMadagascar Dezie
street addressXPQ3+686, Antelomita, Madagascar Dezie
Map

Ụlọ ọrụ ọkụ eletrik mmiri Antelomita dị n'ime ime obodo dị na Anjeva Gara nke a na akpọ Analamanga Region, Madagascar. Ụlọ ọrụ ọkụ eletrik mmiri a nwere akụkụ abụọ, Antelomita mbụ na abụọ. Ha abụọ dị n'akụkụ ibe ha na mmiri dị iche iche na-ada n'akụkụ Osimiri Ikopa. A na-egbochi mmiri ọ bụla na-ada ma na-ebugharị mmiri na ụlọ ọrụ ọkụ eletrik; nke ọ bụla n'ime ha nwere atọ, otu pom anọ akpọrọ megawatts na olu bekee (1,900 ) generators. E nyere iwu nke izizi mbụ na afọ 1930, iwu nke abụọ na afọ 1952 na nke ikpeazụ na afọ 1953. Ogologo oge abụọ ahụ nwere ikike arụnyere nke akpọrọ megawatts asatọ pom anọ (11,300 ). Ọ bụ ụlọ ọrụ French wuru ha mana Jirama nwe ha ugbu a ma na-arụ ọrụ. Tsiazompaniry na Mantasoa Dams n'elu mmiri na-achịkwa mmiri na ụlọ ọrụ ọkụ eletrik.[1][2]

Ọ dị n'ebe dị kilomita ọnụ Ọgụgụ iri anọ na asatọ site na Antananarivo, kilomita iri site n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Anjeva Gara na kilomita iri na anọ site na Ambohimanambola.[3]

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Inventaire du parc hydroélectrique existant - Juin 2013 (French). ORE (June 2013). Archived from the original on 18 March 2014. Retrieved on 18 March 2014.
  2. Mantasoa and lake. Mantasoa. Archived from the original on 3 November 2012. Retrieved on 17 March 2014.
  3. CENTRALE HYDRO-ELECTRIQUE. CAS DE LA JIRAMA ANTELOMITA. Archived from the original on 2023-04-01. Retrieved on 2023-05-05.