Anthony Effah

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anthony Effah
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
7 January 2017
Personal details
Political partyNew Patriotic Party

Anthony Effah bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana na onye otu nke asaa nke Republic nke anọ nke Ghana na-anọchite anya Asikuma-Odoben-Brakwa Constituency na Central Region na tiketi nke New Patriotic Party .[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Effah na 24 Jenụwarị 1960 ma si Breman-Brakwa na Central Region nke Ghana. O nwetara nzere bachelọ ya na Economics n'afọ 1985 nakwa Executive Masters ya na Business Administration (Finance) na Mahadum Ghana n'afọ 2003.[2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Effah bụ onye nduzi nke Risk Management and Compliance na Fidelity Bank na Accra.[2] Ọ bụkwa Onye isi oche nke Board of Governors nke Brakwa-Breman Rural Bank.[3][4]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Effah bụ onye otu New Patriotic Party .[5] Ọ bụ onye omeiwu nke Asikuma Odoben Brakwa Constituency na Central Region site na 2017 ruo 2021.[2][6][7] O meriri oche ndị omeiwu na ntuli aka nke Ghana na 2016 na vootu 23,760 na-eme 50.1% nke ngụkọta vootu e nyere ebe onye NDC na-azọ ọkwa onye omeiwu Alhassan Kobina Ghansah nwere vootu 23,330 na-eme 49.2% nke ngụcha vootu e nye, onye PPP na-azọrọ ọkwa onye omebe iwu Richard Ato Quinoo nwere vootu 237 na-eme 0.5% nke ngụka vootu e wepụtara na onye CPP Hayford Amo court nwere vootu 90 na-eme pasent 0.2% nke ngwụcha vootu.[8]

N'afọ 2019, ọ bụ onye otu Kọmitii Ego.[9]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Effah bụ Onye Kraịst.[2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Member of Parliament: HON. ANTHONY EFFAH. Parliament of Ghana. Retrieved on 16 February 2019.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Effah, Anthony (en-US). Ghana MPS. Retrieved on 2022-11-24.
  3. Brakwa-Breman Rural Bank makes impressive profit (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2022-11-24.
  4. Brakwa Breman Rural Bank continues to grow significantly. BusinessGhana. Retrieved on 2022-11-24.
  5. Dr Bawumia Fulfills Promise To Zongo (en-US). DailyGuide Network (2016-11-22). Retrieved on 2022-11-24.
  6. Breman Brakwa health centre in dire need of support. www.ghanadistricts.com. Retrieved on 2022-11-24.
  7. 3news.com (2017-11-24). Businesses advised to take advantage of Queen of Denmark's visit (en-US). 3News.com. Archived from the original on 2022-12-03. Retrieved on 2022-11-24.
  8. FM. 2016 Election - Asikuma Odoben Brakwa Constituency Results. Ghana Elections - Peace FM. Retrieved on 2022-11-24.
  9. NPP MP Rubbishes Calls For Bi-Partisan Probe Into Menzgold Saga (en). Modern Ghana. Retrieved on 2022-11-24.