Anthony Elechi
Ọdịdị
Anthony Elechi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria |
| Aha enyere | Anthony |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọgọọst 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Elmont |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ebe agụmakwụkwọ | Elmont Memorial Junior – Senior High School, Morehead State University |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Caledonia Gladiators, Morehead State Eagles men's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
| Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpi | NCAA Division I men's basketball |
Anthony Elechi (amụrụ n'August 10, 1993) bu onye egwuregwu basketball nke America maka Tromsø Storm nke BLNO. Nkwekọrịta mbụ ya bụ Glasgow Rocks na BBL maka oge 2016–2017. Ọ nọrọ oge 2017 – 2018 na-egwuri egwu maka Passlab Yamagata Wyverns na Japan.[1] Ọ gbara maka Surrey Scorchers, na-alaghachi na BBL maka oge 2018 – 2019.[2] Elechi nọrọ oge 2019–20 na Spanish LEB Plata maka CP La Roda, na-enweta isi 9.7 na nkwụghachi 5.2 kwa egwuregwu. Na Julaị 28, 2020, Elechi bịanyere aka na Tromsø Storm.[3]