Jump to content

Anton Smith

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Anton Smith
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
  1. b0c4de; line-height: 1.5em" |Ihe ọmụma nkeonwe
Ụbọchị a mụrụ ya (1985-11-09) 9 Nọvemba 1985 (Afọ 38)  
Ebe a mụrụ ya Hackney, England
Ọnọdụ (s) Onye na-eme ihe ike
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
  1. b0c4de; line-height: 1.5em" |Ọrụ ntorobịa
Interwood
2000–2005 Obí Crystal
colspan="4" class="infobox-header" style="background-color:
  1. b0c4de; line-height: 1.5em" |Ọrụ ndị okenye*
Afọ Ìgwè <abbr title="<nowiki>League appearances</nowiki>">Ngwaọrụ (<abbr title="<nowiki>League goals</nowiki>">Gls)
2005 TP-47

6

(0)

2006 Wealdstone
Erith & Belvedere
*Mgbapụta na ihe mgbaru ọsọ nke klọb

Anton Smith (amụrụ n'ụbọchị nke itoolu n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1985) bụ onye na-agbaburu England bọọlụ nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọnọneetiti..

Ọrụ Ya na Òtù Bọọlụ (Klọb)[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2000, mgbe ọ dị afọ iri na anọ, Smith sonyeere ụlọ akwụkwọ ọmụmụ ịgba bọọlụ na Crystal Palace site na klọb Interwood.[1] N'ọnwa Eprel afọ 2005, Smith bịanyere aka n'akwụkwọ ịgbara klọb Finland TP-47 bọọlụ. [2] N'oge ọ nọ na Finland, Smith pụtara ugboro isii ịgbara TP-47 bọọlụ, ha niile na-abịa na Veikkausliiga.[3] Mgbe ọ gachara Finland, Smith laghachiri England, na-edenye aha na Wealdstone. N'afọ 2006, Smith sonyeere Erith &amp; Belvedere.[4]

Ọrụ Ya dịka onye nduzi klọb[dezie | dezie ebe o si]

N'ịgbaso ọrụ ịgba bọọlụ ya, Smith banyere n'iduzi na nledo. Smith achọtala nye Braintree Town, [5] Leatherhead, [6] na Reading. [7] N'afọ 2017, a kpọrọ Smith dịka onye isi nchịkwa, n'okpuru Qayum Shakoor, na Waltham Forest. N'afọ 2018, Smith sooro Shakoor gaa òtù bọọlụ ndị erubeghi afọ iri abụọ na atọ nke Crawley Town. [8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Seven sign up. News Shopper (7 September 2000). Retrieved on 30 July 2021.
  2. TP-47 vahvisti hyökkäystään, Peic sai lähteä RoPsista (fi). Yle (17 April 2005). Retrieved on 30 July 2021.
  3. Anton Smith. Be Soccer. Retrieved on 30 July 2021.
  4. Beckenham Town 1–2 Erith & Belvedere. Kentish Football (12 August 2006). Retrieved on 30 July 2021.
  5. Australian Winger Scouted by Braintree Town. UK Football Trials. Retrieved on 30 July 2021.
  6. 16-year-old St. Luce Lands Semi-Pro Trial. UK Football Trials. Archived from the original on 30 July 2021. Retrieved on 30 July 2021.
  7. Shakoor appointment confirmed. Walthamstow F.C.. Archived from the original on 30 July 2021. Retrieved on 30 July 2021.
  8. Crawley Town relaunch U23s team. Crawley & Horley Observer (12 September 2018). Retrieved on 30 July 2021.