Gaa na ọdịnaya

Anupam Sen (onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Yesno' not found.

Anupam Sen (1920s-2015) bụ onye dibịa bekee na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ndị otu All India Trinamool Congress. A họpụtara ya ka ọ bụrụ MLA nke Jalpaiguri Vidhan Sabha Constituency na West Bengal Legislative Assembly na 1971, 1972, 1991 na 1996.[1] [2] [3] [4] Ọ nwụrụ na 7 Septemba 2015 mgbe ọ dị afọ 89. [1][2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ex-MLA, veteran TMC leader dead. India Today (8 September 2015). Retrieved on 12 September 2019.
  2. Ex-MLA, veteran TMC leader dead. Zee News (8 September 2015). Retrieved on 12 September 2019.
  3. Ex-MLA, veteran TMC leader dead. Business Standard (8 September 2015). Archived from the original on 25 May 2016. Retrieved on 12 September 2019.