Aper Aku Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

BuAper Aku Stadium, Makurdi

Ụlọ nke Lobi Stars FC

Aper Aku Stadium bụ ama egwuregwu ebe ana-eme ọtụtụ egwuregwu dị na

Makurdi ,Benue State, Nigeria . Ọ bụ gọvanọ Repọblik nke Abụ bụ Aper Aku bidoro wube ámá egwuregwu a. Ọ bụ Monimichelle Sports Facility Construction Ltd wuru pichi nwere Pasenti otu nari tọrọ atọ dị ka ihe okike nke teknolojị. [1]

A na -eji ya ugbu a okachasi n' egwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ebe egwuregwu nnọ n'ụlọ nke Lobi Stars . ama egwuregwu Aper Aku nwere ike ịbatacha mmadụ puku iri na ise. Emezigharị ya n'oge na -adịbeghị anya ka ọ nọrọ mee egwuregwu ikpeazụ nke iko Nigeria nke 2007 [1]  .  1.Tyodzua Atim(2006-01-30)http://odili.net/news/source/2006/jan/31/220.html 2.https://www.thisdaylive.com/index.php/2020/02/13/foreign-investors-open-talks-with-monimichelle-on-soccer-academy/

4343

  1. editor (2020-02-12). Foreign Investors Open Talks with Monimichelle on Soccer Academy (en-US). THISDAYLIVE. Retrieved on 2020-12-19.