Appeal Isimirie
Ọdịdị
Appeal Isimirie
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Beschwerde (deutsches Recht) |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụdị egwuregwu | taekwondo |
| So na | African Taekwondo Championships |
Appeal Isimirie bụ onye Naijiria na-eme taekwondo nke na-asọ mpi na ngalaba ndị isi ụmụ nwanyị. O ritere ọla nchara na 2003 African Taekwondo Championships na -59 kg category.
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Na 2003 African Teekwondo Championship emere na Abuja, Nigeria.Appeal Isimirie gbara asọmpi wee nweta ihe nrite ọla ọcha na mmemme dị kilogram 59. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "TaekwondoData". TaekwondoData (in Bekee). Retrieved 2021-05-23.