Araba Walton

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Araba Walton
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịJémanị Dezie
aha n'asụsụ obodoAraba Walton Dezie
aha ezinụlọ yaWalton Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Novemba 1975 Dezie
Ebe ọmụmụSimbach am Inn Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ, stage actor, omee ihe nkiri, musical theatre actor Dezie
ebe agụmakwụkwọArts Educational School Dezie
Ebe ọrụJémanị, Zürich, Amsterdam, London Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2000 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
akara ndekọSonar Kollektiv Dezie
time period21st century Dezie

Araba Walton (amụrụ ya na 4 Nọvemba 1975 na Simbach am Inn, Germany) bụ onye Afro-German na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwu.

Ọ gụsịrị akwụkwọ afọ atọ na ụlọ akwụkwọ eme ihe, Ụlọ Akwụkwọ nkuzi nka dị na London mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ihe nkiri na Munich, Germany.

Walton pụtara na ọtụtụ ihe nkiri West End na Off West End tupu ọ kwaga na njedebe nke afọ 2001 na Hamburg iji rụọ ọrụ na egwu Der König der Löwen (The Lion King). Mgbe afọ abụọ gasịrị, ọ kwagara Berlin ebe ọ bụ onye otu na-adịgide adịgide nke Berliner Logentheater na otu ihe nkiri abok . Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri Asudem ihe nkiri egwu nke Daryush Shokof mere n'afọ 2006 na mba Berlin.

Ọ bụ onye na-abụ abụ na ọtụtụ ọtụ egwu (1990–1995 Occams Razor, 2003 Eruption na RITE Spirit). N'ọnwa Eprel afọ 2008, Sonar Kollektiv wepụtara abọm mbụ ya bụ Roland Appel .

Araba Walton bụ onye guzobere SFD - Schwarze Filmschaffende na Deutschland (Black Artists in German Film).

Ọrụ TV (nhọrọ)[dezie | dezie ebe o si]

  • Um Himmels Willen (2010, ARD)
  • Wilsberg: Der Mann am Fenster (2009, ZDF)
  • Heiße Spur (2008, ZDF)
  • Plötzlich Papa - Einspruch abgelehnt! (2008, Sat.1)
  • Western Wald (2008, ARD)

Ọrụ ihe nkiri (nhọrọ)[dezie | dezie ebe o si]

  • Und Äktschn! (2013)
  • Berlin Calling (2008)
  • Sunny Hill (2007)
  • Bittersüßes Nichts (2006)
  • Brown Girl in the Ring (2005)
  • Asudem (2005)
  • A2Z (2004)
  • Über das Verschwinden (2004)
  • Simon (2004)

Ọrụ ụlọ ihe nkiri (nhọrọ)[dezie | dezie ebe o si]

  • Garuma (2006 Arena, Berlin)
  • Blutknoten (2005 Elsässisches Logentheater, Berlin)
  • Decameron (2001 Cochraine Theater, London)
  • Ndụ dị ka Lilly (2001 Museum of London)
  • Geschlossene Gesellschaft dị ka Ines (2000 London Tabard)
  • Ụmụnne nwanyị atọ dị ka Masha (2000 London Tabard)
  • Pentikọst dị ka Antonia (2000 The Space, London)
  • Edmond (2000 The Space, London)

Ọrụ egwu ya[dezie | dezie ebe o si]

  • König der Löwen dị ka Queen Sarabi (2001–2002 n'afọ 2004 Hafentheater Hamburg)
  • Hair (2001 Brighton Pavilion)

Abọm[dezie | dezie ebe o si]

  • Roland Appel (album, Sonar Kollektiv)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]