Arafi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Arafi sitere Arabic. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Alireza Arafi (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri ise na itoolu), onye ụkọchukwu Shia nke Iran
  • Rababe Arafi (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri itoolu na otu), onye na-agba ọsọ n'etiti site na Morocco