Araiji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Araiji sitere Arabic. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Gebran Araiji (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri ise na otu rue afọ puku abụọ iri na itoolu) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lebanọn
  • Raymond Araiji (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri isii na ise), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lebanọn, onye ọka iwu, na minista gọọmentị