Gaa na ọdịnaya

Arame Niang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Arame Niang
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịSenegal Dezie
Obodo maka egwuregwuSenegal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1997 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
Ebe agụmakwụkwọWestern Kentucky University, University of Cincinnati Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuWestern Kentucky Lady Toppers basketball, Cincinnati Bearcats women's basketball Dezie
Ụdị egwuregwuBasketball Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiNCAA Division I women's basketball Dezie

Arame Niang (amụrụ ya na onwa Febụwarị 14, n’afo 1997) bụ onye Senegal na-atu bọọlụ basketball . [1] Ọ na-egwuri egwu ugbu a na otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị ndi Cincinnati Bearcats . [2]

Mbido ndu

[dezie | dezie ebe o si]

Arame Niang bụ nwa nwanyị nke Nogaye Diene ya na Mamadou Niang, o nwekwara ụmụnne nwoke anọ aha ha bụ Mouhamed, Mohamed, Ahmadou, na Babacar.[3] [4]

Ọrụ basketball

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ nọrọ n'èzí n'afọ 2017-18 iji mezuo ihe Ndi NCAA chọrọ maka nnyefe ma nweta afọ atọ fọdụrụnụ. Ọ sonyeere otu egwuregwu Lady Toppers site na Mahadum Kansai Gaidai na Hirakata, Japan na oge 2017-18.[4] N'afọ 2019-2020, ọ nọrọ n'èzí n'ihi iwu mbufe NCAA.[3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Proballers. Arame Niang, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-25.
  2. Arame Niang - Cincinnati Bearcats Forward (en). ESPN. Retrieved on 2024-03-25.
  3. 1 2 Arame Niang - Women's Basketball (en). University of Cincinnati Athletics. Retrieved on 2024-03-25."Arame Niang - Women's Basketball". University of Cincinnati Athletics. Retrieved 2024-03-25.
  4. 1 2 Arame Niang - Women's Basketball (en). Western Kentucky University Athletics. Retrieved on 2024-03-25."Arame Niang - Women's Basketball". Western Kentucky University Athletics. Retrieved 2024-03-25.