Arcangeline Fouodji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Arcangeline Fouodji
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Ọgọọst 1987 Dezie
Ebe ọmụmụMbouda Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so naweightlifting at the 2016 Summer Olympics, 2014 Commonwealth Games Dezie

Arcangeline Fouodji Sonkbou (ka amụrụ n'ụbọchị nke 26 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1987) bụ onye Cameroon na-ebu ibu. O sonyere na 2014 Commonwealth Games na ihe omume 63 kg.[1] Ọ sọrọ mpi na ihe omume ụmụ nwanyị 69 kg na 2016 Summer Olympics .[2]

Nnukwu asọmpi[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ebe Ibu Snatch (kg) Clean & Jerk (kg) Ngụkọta Ọkwa
1 2 3 Ọkwa 1 2 3 Ọkwa
Egwuregwu Commonwealth
2014 Glasgow, Scotland 63 kg 70 75 77 Àtụ:N/a 95 100 102 Àtụ:N/a 177 8

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Weightlifting at the 2014 Commonwealth Games - Arcangeline Fouodji Sonkbou. iwf.net. Retrieved on 23 June 2016.
  2. Arcangeline Fouodji. Rio 2016. Archived from the original on 6 August 2016. Retrieved on 15 August 2016.