Arcola Pettway

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Arcola Pettway (1934–1994) was an American artist associated with the Gee's Bend group of quilters.[1][2]

A gụnyere ọrụ ya na nchịkọta nkè High Museum of Art.[3]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ nné ya, Deborah Young, na nna nna ya, Reverend Paul S. Pettway zụlitere Arcola Young. Nne ya zụlitere nwá nwanne nne Young, Leola Pettway. Leola kọwara Ógè ha bụ nwata dị ka ihe jupụtara na egwuregwu na njem, dị ka ịkụ azụ, ịbụ abụ na ndị ukwe ụka, na ịmepụta egwuregwu.[4]

Young lụrụ Joseph Pettway, nwanne Lucy T. Pettway. Ha nwèrè ụmụ iri na abụọ. Ha na-arụkọ ọrụ ugbo ọnụ ma Young bụ akụkụ nke otu na-abụ abụ gospel, Golden Angels.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nne Young kụziiri nwá nwanne ya nwanyị, Leola, ka ọ buru ụzọ tee ákwà n'ihi na ọ tọrọ Young afọ isé. N'otu, ụmụ nwanyị abụọ ahụ kụziiri Young ịkpụcha na akwa.[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. John Beardsley (2002). The Quilts of Gee's Bend. Tinwood Books, 178–. ISBN 978-0-9653766-4-8. 
  2. Four-block strips, tied with yarn - Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Archived from the original on 2019-04-21. Retrieved on 2019-04-21.
  3. Lazy Gals (Bars) Quilt. High Museum of Art.
  4. 4.0 4.1 4.2 Arcola Pettway | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Archived from the original on 2019-04-25. Retrieved on 2019-06-17.