Ardis

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ardis
Founded 2012
Headquarters Algiers, Algeria
Owner Arcofina
Website www.ardis.dz

Ardis bụ nnukwu ụlọ ahịa dị na Algiers, isi obodo Algeria. E meghere nnukwu ụlọ ahịa mbụ n'afọ 2012 na Mohammedia, nke abụọ meghere na Bir El Djir, Oran n'afọ 2016. Ọ bụ otu Arcofina nwe ya.[1][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. L'hypermarché Ardis a ouvert ses portes à Alger (French). Algerie Focus (July 6, 2012). Archived from the original on 28 March 2020. Retrieved on 28 March 2020.
  2. Grande distribution : Ardis ouvrira un deuxième centre à Belgaïd (French). El Watan (June 21, 2016). Archived from the original on 28 March 2020. Retrieved on 28 March 2020.