Ardis (Onye na-ere ahịa)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ardis
Founded 2012
Headquarters Algiers, Algeria
Owner Arcofina
Website www.ardis.dz

Ardis bụ nnukwu ụlọ ahịa na Algiers, isi obodo Algeria. Emeghere hypermarket nke mbụ na 2012 na Mohammedia , emepere nke abụọ na Bir El Djir, Oran na 2016. Ọ Ọ bụ Arcofina Group nwe ya.[1][2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. L'hypermarché Ardis a ouvert ses portes à Alger (French). Algerie Focus (July 6, 2012). Archived from the original on 28 March 2020. Retrieved on 28 March 2020.
  2. Grande distribution : Ardis ouvrira un deuxième centre à Belgaïd (French). El Watan (June 21, 2016). Archived from the original on 28 March 2020. Retrieved on 28 March 2020.