Arlete Bombe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arlete Guilhermina Vincente Bombe
Born
Arlete Guilhermina Bombe

NationalityMozambican
OccupationActress
Known for

Arlete Guilhermina "Guillermina" Vincente Bombe (a mụrụ n'afọ 1983) bụ onye Mozambican na-eme ihe nkiri si Maputo, Mozambique.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2017, e gosipụtara ya na ihe ngosi Iacopo Patierno nke akpọrọ, Wiwanana, n'akụkụ Safina Ansumane Ali, Agostino Maico Chipula na ndị ọzọ.[2][3][4]

E gosipụtakwara ya na ihe nkiri Mickey Fonseca nke afọ 2019 nke nwetara ihe nrite, Redemption ("Resgate" na Portuguese). Ihe nkiri ahụ gosipụtakwara Gil Alexandre, Laquino Fonseca, Tomas Bie, Rachide Abul, Candido Quembo na ndị ọzọ.[5][6][7]

A họpụtara ya na AMAA 2019 Award For Best Actress in a Supporting Role category na 15th Africa Movie Academy Awards (AMAA), maka ọrụ ya na ihe nkiri, Redemption .[8][9][10][11][12]

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ihe edeturu [Ihe e dere n'ala ala peeji]
2019 Mgbapụta (Resgate) Onye na-eme ihe nkiri (Mia) Ihe nkiri
2017 Wiwanana Onye na-eme ihe nkiri (N'onwe ya) Ihe nkiri
Afọ Ihe omume Ihe nrite Onye Nwetara ya Nsonaazụ
2019 AMAA Onyinye maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado Ya onwe ya Ahọpụtara

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. <ARLETE GUILHERMINA VICENTE BOMBE> THE PROTAGONISTS. Il Teatro Fa Bene. Archived from the original on January 18, 2019. Retrieved on November 11, 2020.
  2. Wiwanana (2017). IMDb. Retrieved on November 11, 2020.
  3. Wiwanana. Instituto Luce. Retrieved on November 11, 2020.
  4. The Film | Wiwanana. Il Teatro Fa Bene. Retrieved on November 11, 2020.
  5. Redemption. Netflix. Retrieved on November 11, 2020.
  6. Redemption (2019). IMDb. Retrieved on November 11, 2020.
  7. New York Film Academy Alum Mickey Fonseca’s Sells Award-Winning Film ‘Resgate’ to Netflix. New York Film Academy. Retrieved on November 11, 2020.
  8. Dia (September 19, 2019). AMAA 2019, the nominees | The ceremony is scheduled on the 27th of October 2019 in Lagos, Nigeria. Africine. Retrieved on November 11, 2020.
  9. GABS (December 15, 2019). African Movie Academy Awards (AMAA) Releases Full Nominees- Ghana Gets 11 Nominations. GhGossips. Retrieved on November 11, 2020.
  10. Akanbi (October 25, 2019). AMAA returns to Lagos for 15th Annual Academy Awards. TCN. Retrieved on November 11, 2020.
  11. See The Full List Of AMAA 2019 Winners. TPCN (October 28, 2019). Archived from the original on November 20, 2020. Retrieved on November 11, 2020.
  12. AMAA: Africa Movie Academy Awards 2019. Teller Africa (October 24, 2019). Archived from the original on November 19, 2020. Retrieved on November 11, 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Arlete Guillermina Bombe na IMDb
  • Arlete Bombe na Flixable
  • Arlete Guillermina Bombe na Mubi