Jump to content

Arup Roy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arup Roy
Roy in April 2013
Cabinet Minister,
Government of West Bengal
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Templeeti:Str rep
May 20, 2011
GovernorM. K. Narayanan
D. Y. Patil
Keshari Nath Tripathi
Jagdeep Dhankhar
La. Ganesan
C. V. Ananda Bose
Chief MinisterMamata Banerjee
Member of West Bengal Legislative Assembly
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Templeeti:Str rep
May 13, 2011
Preceded byArup Ray (CPIM)
ConstituencyHowrah Madhya
Personal details
Born (1956-10-16) 16 Ọktoba 1956 (age 68)
Political partyAll India Trinamool Congress (1998–present)
Indian National Congress (till 1998)
ResidenceHowrah

Arup Roy bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka ngalaba na-arụkọ ọrụ ọnụ, nke Gọọmenti West Bengal kemgbe Mee 20, 2011. Ọ bụkwa onye omebe iwu, nke a họpụtara site na mpaghara Howrah Madhya na ntuli aka ọgbakọ steeti West Bengal nke 2011. A họpụtara ya ọzọ na 2016 na 2021 West Bengal Legislative Assembly ntuli aka. Ọ bụ onye isi oche mpaghara nke All India Trinamool Congress si Howrah.[1] [2][3]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mamata allots portfolios, keeps key ministries - Politics News - IBNLive (25 May 2011). Archived from the original on 25 May 2011.
  2. All the didi's men. India Today.
  3. Ministers in Mamata's Cabinet. Government of West Bengal (21 May 2011). Archived from the original on 5 October 2011. Retrieved on 22 May 2011.

Templeeti:West Bengal Legislative Assembly2