Asụsụ Alchuka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Alchuka
asusu
obere ụdị nkeJurchenic Dezie

(Chinese">: 阿勒楚喀 : ; Manchu: Alcuka, Alcuha) bụ Asụsụ nke Tungusic a na-asụ na nso Harbin na mpghara Heilongjiang , n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ China.

Enwere ike ịnweta nkọwa zuru ezu gbasara Alchuka na ndepụta Hölzl (2020). [1]

Aha ya[dezie | dezie ebe o si]

Alchuka [1] aha ochie nke obodo, nke a na-akpọzi Acheng District ugbua.

Nchịkọta[dezie | dezie ebe o si]

Alchuka bụ otu n'ime otu nkeJürchenic nke mpaghrara ngalaba nke Tungusic. Asụsụ ndị ọzọ nke Jurchenic gụnyere Manchu, Bala, na Chinese Kyakala edere ede . [2]

Ndepụta[dezie | dezie ebe o si]

Mu Yejun dere gbasara Alchuka n'afọ ndị 1980 na Mu (1981: 72;[3] 1985;[4] 1986a;[5] 1986b;[6] 1987;[7] 1988[8]). N'oge ahụ, ọ bụ naanị ndị agadi ole na ole n'asụ asụsụ a fọdụrụ.

A tụlere Alchuka na Ikegami (1994,[9] 1999: 321-343[10]) na Hölzl (2017,[11] 2020[1]).

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Hölzl, Andreas. 2020. Language obsolescence in retrospect: The case of Alchuka. Paper presented at the First Conference on the Endangered Languages of East Asia (CELEA 1), 2020.09.02–03, Venice.
  2. Hölzl (2022). Tungusic languages: past and present. ISBN 978-3-96110-395-9. OCLC 1356978751. 
  3. Mu, Yejun 穆晔骏. 1981. Jichu manyu gailun 基础满语概论. Songhuajiang diqu wenwu guanlizhan.
  4. Mu, Yejun 穆晔骏. 1985. Alechuka manyu yuyin jianlun 阿勒楚喀满语语音简论. Manyu yanjiu 满语研究 1985(1). 5–15.
  5. Mu, Yejun 穆晔骏. 1986a. Alechuka manyu de shuci yu gezhuci 阿勒楚喀满语的数词与格助词. Manyu yanjiu 满语研究 1986(1). 2–17.
  6. Mu, Yejun 穆晔骏. 1986b. Lalin manyu yuyin gailun 拉林满语语音概论. Manyu yanjiu 满语研究 1986(2). 2–30.
  7. Mu, Yejun 穆晔骏. 1987. Balayu 巴拉语. Manyu yanjiu 满语研究 1987(2). 2–31, 128.
  8. Mu, Yejun 穆晔骏. 1988. Alechukayu yuanyin fasheng de yinbian tedian 阿勒楚喀语元音发声的音变特点. Manyu yanjiu 满语研究 7. 1–24.
  9. Ikegami, Jirō 池上二良. 1994. Guanyu alechuka manyu de diaocha yanjiu 关于阿勒楚喀满语的调查研究. Manxue yanjiu 满学研究 2. 402–404.
  10. Ikegami, Jirō 池上二良. 1999. Manshūgo kenkyū 満洲語研究. Tōkyō: Kyūko Shoin.
  11. Hölzl, Andreas. 2017. New evidence on Para-Mongolic numerals. Journal de la Société Finno-Ougrienne 96. 21–37.